CONTINUITY 2023: LITANY TO AGUDO NWANYI DI ASO


LITANY TO OUR AGUDO NWANYI DI ASO

Published by: JANE-CARESTV, Wednesday April 27, 2022


•AGUDO Nwanyi di aso, i ga-eje kwelu anyi ENHA ozo.

•AGUDO Nwanyi di obi ume-ani, biko jewelu anyi ENHA ozo. 

•AGUDO Nwanyi chineke mulu maka inyelu umuogbenye aka, jewelu anyi ENHA ozo.

•AGUDO Nwanyi n'enye ndi itorobia oru, jewelu anyi ENHA ozo.  

•AGUDO Nwanyi n'eme attracti school intervention project, biko jebelu anyi ENHA ozo. 

•AGUDO Nwanyi bu "oji empowerment eme-ogo", biko jewelu anyi ENHA ozo.  

•AGUDO Nwanyi nwetelu adult education na Awgu North, biko jewelu anyi ENHA ozo. 

•AGUDO Nwanyi nwetelu udo na agam n'iru na Awgu North Constituency, biko jewelu anyi ENHA ozo.

•AGUDO Nwanyi nwa Virgin Mary fulu n'anya, jewelu anyi ENHA ozo.

Binyelu AGUDO Nwanyi aka maka ije ozo na ENHA 2023. 

#AGUDO2023MEDIATEAM

Comments

Popular posts from this blog

CHILD ABUSE: "OUR SOCIETY SHOULDN'T BE SUCH THAT CONDONES ABUSE OR VIOLATION OF THE VULNERABLES, JUSTICE MUST BE SERVED " - ENUGU DEPUTY MINORITY LEADER, ENEH SAYS AS SHE VISITS MAID BRUTALIZED BY ONITSHA FEMALE LAWYER

ABUSE VICTIM: ENUGU DEPUTY MINORITY LEADER, HAILS GOV. MBAH FOR FULFILLING SCHOLARSHIP AWARD OFFER TO HAPPINESS

AWGU NORTH CONSTITUENCY INTERACTIVE SEGMENT: "IF YOU SEE SOMETHING, SAY SOMETHING" - JANE-CARESTV